UNIT 13 ISI NKE IRI NA ATỌ (About the weather)

Objective
Ihe mmuta (objectives) By the end of this lesson, learners must be able to: 1. Talk about the weather conditions of the day. 2.Listen to a description of a weather condition with understanding. 3. Know the different seasons of the year. 4. Know and recogn
Introduction

Nkọwa (Introduction) Temperatures in Nigeria vary with season. The weather is really hot but rarely humid. This makes it very comfortable even when it is hot. There are two main seasons. The dry season (oge ọkọchị) and the rainy season (oge udu mmiri).The rainy season is from May to August. The dry season is approximately from September to April. November through March is very very dry and the period is called harmattan period “oge ụgụrụ”. The wind blowing during this period is dry and dusty and makes the body very dry.

Lesson Vocabulary

Lesson Vocabulary

Amụma mmiri Lighting
anyanwụ Sun
Egbe igwe Thunder
Egwurugwu Rainbow
ikuku Wind
kpakpando Star
mkpụrụ mmiri Hail
ọkụ Warmth/hot
ọnwa moon
Onye na aha mmiri Rain maker.
oyi cold
Ụdọm Fog
urukpuru Cloud

Lesson Conversation:

Chidi na Chima Chidi na Chima na ekwu maka etu mmiri ozuzo siri mebie ụbọchị ha. Chidi and Chima are talking about how the rain messed up their day
Chidi Mmiri na eso tata nile It’s been raining all day today
Chima Ọ bụ eziokwu. A maghị m ihe mmiri nile nke a chọrọ imebi ụbọchị tata. It is true. I don’t know, all this rain wants to mess Today up.
Chidi : O nwe ihe ị cho ime tata Is there anything that you want to do today?)
Chima Eeee, m chọ iga Abụja ihụ nwanne m nwoke. Yes, I want to go to Abuja to see my brother
Chidi M chọkwa iga Lagọs ihụ nwanne m nwanyị I also want to go to Lagos to see my sister
Chima ị ma mgbe mmiri a ga akwụsị? Do you know when this rain is going to stop?
Chidi Mba! Lee egbe igwe na agba. Ọ bụ nnukwu mmiri. M nụ na echi ga adi mma No! Look, the thunder! It is a big rain. I heard Tomorrow would be good.
Chima Kedụ ka echi ga adi. How is tomorrow going to be?
Chidi M nụ na anyanwụ ga apụta echi. Mmiri agaghị ezo echi. I heard the sun would be out tomorrow. No rain tomorrow.

Lesson Monologue

Some expressions about the weather

Anwụ na acha . Anwụ na ada Ụdọm di Oyi na atụ m Ọ dị ọkụ Anyanwụ na awa Ikuku na eku Ebili mmiri Mmiri na ama m Urukpuru di ebe nile Mmiri na ezo Mmiri akwụsigo Anyanwụ di ọkụ ọnwa na eti

The sun is shinning The sun is setting. It’s foggy. I feel cold. it is hot. The sun is rising The wind is blowing/it’s windy. storm it’s raining on me. it is cloudy everywhere. it is raining. The rain has stopped. The sun is hot. The moon is out.

A Meteriologist weather prediction

Ndewoonu, ụbọchị tata bụ mọnde, ụbọchị atọ na ọnwa nke ise na afọ puku abụọ na itolu. Ụbọchị tata ga adị oyị na ụtụtụ bido na elekere isii nke ụtụtụ ruo na elekere iri na abụọ nke ehihie mana anyanwụ ga aputa na ehihie nke ga eme ụbọchị ka ọ di ọkụ. Na abali, mmiri ga ezo na amụma mmiri ga eso. Emesia, egwurugwu ga apụta. Ọnwa agaghi adị tata. Echị ga ama mma.

Hello all, today is Monday, the third day of may, 2010. Today would be cold in the morning starting from 6:00 in the morning until 12:00 noon but the sun would be out in the afternoon that would make the day hot. At night, it would rain and lightening would follow. Later there would be rainbow. There would be no moon today. Tommorrow would be beautiful.

Lesson Note

Grammar Notes

A verb is an action word as discussed above. It can also be looked at as the supporting heard between two pillars of a sentence. It tells us what action takes place in a sentence. The Igbo verbs are divided into two easy groups, namely “ị -dot” verbs a

Group 1 verbs (dot) Group 2 verbs (dotless)

ịgụ (to read) ige ntị (to listen)
ịchị ọchi (to laugh) ime ihe (to do something)
ịrụ ọrụ (to work) ire ahịa (to sell)
ịgba ọbara (to bleed) ikewa ihe (to divide something)
ịta ahụhụ (to suffer) iche echiche (to think)
ịtụ egwu (to fear) ichu mmiri (to fetch water)
ịgụ ọgụ (to count) ite egwu (to dance)
ịsa ahụ (to bathe) iri ihe (to eat something)
ịmụ ihe (to learn/study) ibe akwa (to cry)
ịzụ ihe (to buy something.) ihi ụra (to sleep)
ịchụ nta (to hunt) iwere ihe ( to take something)
ịsọ oyi (to be disgusting) ide ihe (to write
ịgba ọsọ (to run) itinye (to put)
ịzụ ahia (to buy) ibido (to start)
ịsu asụsụ (to speak a language)
ịrahụ ụra (to sleep)
ịgba egwu (to dance)
ịkwụsị (to stop)
ịnụ ntị (to hear
ịpụta (to come out)

Caution! Remember that there are different dialects in Igbo language. Two different verbs may mean the same thing but are pronounced differently by different people in their various dialects.

ihi ụra (to sleep) in the dotless verb group means the same thing as ịrahụ ụra in the dot verb group. People from Imo State and Abia State say the former and people from Anambra State say the latter.

The dot (ị) and the dotless (i) are called the infinitive markers that correspond to the English “to” as in the verbs “to do”, “to speak”, etc.

The bold type words in the examples above are the main verbs. They do not make sense, though if used without their complements.

ịrahụ is meaningless but ịrahụ ụra means “to sleep”.
ite is meaningless but ite egwu means “to dance”.

This is because the main verb can be used with different complements in different contexts to give several different meanings. Take a look at the different complements of ịgba, ịta, ịgbọ, and ịwa, and their different meanings:
ịgba ọsọ (to run)
ịgba egwu (to dance)
ịgba aka (to be empty handed)
ịgba egbe (to fire a gun)
ịgba ụtụ (to rot)
ịgba mkpe (to mourn)

ịta ahụ (to lose weight)
ịta ihe (to chew smthg.)
ịta mmiri (to dry up)

ịgbọ agbọ (to vomit)
ịgbọ ụfụfụ (to form)

ịwa isi (to cause a headache)
ịwa ọji (to break kolanut)

 

Lesson Exercise

    Ajụjụ
    1. Kedụ ihe na eme na akụkọ a.?
    2. Kedụ onye na aga Lagos?
    3. Kedụ onye na aga Abuja?
    4. Kedụ ihe onye a na aga ime na Abuja?
    5. Kedụ ka echi ga adi na akụkọ a?