UNIT 16 Isi nke iri na isii ỌRỤ AKA (profession)

Objective
At the end of this lesson, learers should be able to : 1. identify some of the professions that the Igbos engage in. 2. Participate in a dialogue about profession.
Introduction

In Igbo land, we have different kinds of professions. Majority of the people in the rural areas are farmers. Some are fishermen, traders, goldsmiths, blacksmiths, locksmiths, drivers, dressmakers, etc. The educated ones in the cities are doctors, lawyers, engineers, typists, secretaries, treasurers, etc. Here, we will take a look at some of the professions that the Igbos engage in.

Lesson Vocabulary

Lesson Vocabulary

ịkwụnye To pay into
ilekọta anya To take care of
ịrụ ọrụ To work
Klakị clerk
kwụnye Pay into
ọba ego Bank
Odebe ego Treasurer
ọdụ ụgbọ ala Motor park
ọdụ ụgbọ elu Airport
Ọfiisi Office
Ọhịa (ọfịa) Forest
Onye nga Prisoner
Ọrụ Work
Ọrụ Work
ubi (mbụbọ) Garden
ugbo Farm
ụlọ akwụkwọ School
ụlọ ikpe Court
ụlọ mkpọrọ Prison
ụlọ ọgwụ Hospital

Lesson Conversation:

Odera na Olisa Odera na Olisa na ekwu maka ọrụ aka ha Odera and Olisa are talking about their Profession
Odera Olisa, ndewoo Olisa, hello.
Olisa Ndewoo, Odera. Kedụ ka i me? Hello, Odera. How are you doing?)
Odera : Ọ dị mma. Kedụ ebe ị na aga? I am fine. Where are you going?
Olisa M na aga ụlọ ọrụ anyi. I am going to our company
Odera Gịnị bụ ọrụ aka gị? what is your profession?
Olisa : M bụ onye uwe ọcha I am a nurse
Odera Kedụ aha ụlọ ọrụ gị? What is the name of your company?
Olisa Aha ụlọ ọrụ anyị bụ Amakụ họspịtalụ The name of our company is Amaku hospital
Odera Gịnị bụ ọrụ onye uwe ọcha? What is the job of a nurse?
Olisa Ọrụ onye uwe ọcha bụ ilekọta onye ọrịa, inye onye ọrịa ọgwụ, inye dọkịta aka na ọrụ na ihe ndi ọzọ dị iche iche The job of a nurse is to take care of the patients, give the patients medicine, help the doctor at work and other things.)
Olisa Daalụ. Kedụ maka gi. Kedụ ọrụ aka gị? Thank you. What about you? What is your profession?
Odera M bụ onye uwe ojii I am a Policeman
Olisa Kedụ ọrụ onye uwe ojii? what is the job of a policeman?)
Odera Ọrụ onye uwe ojii bụ inye aka ihụ na udo dị na obodo . Anyị na enye aka ịhụ na ọgbọaghara adịghị na obodo. Anyị na ejidekwa ndị mere ihe ọjọọ, dịka ndị ohi kpụga ha ụlọ ikpe. (The job of a policeman is to help in keeping peace in the community. We help to make sure there is no disturbance in the community.
Olisa Ọrụ gị mara mma Your job is good
Odera Daalụ. Thank you
Olisa M ga agawa ugbua. Ka emesịa I will go now. Bye
Odera Ka emesịa Bye

Lesson Monologue

Nwoye na ekwu maka ọrụ ya. (Nwoye is talking about his job)

Aha m bụ John Okonkwọ. M bụ onye ọgwọ ọria na ụlọ ọgwụ Havana nke dị na Lagọs. M gara ụlọ akwụkwọ na mahadum Nnamdị Azikiwe dị na Awka, Anambra steti. Ụlọ ọgwụ anyị mara mma. E nwe ọtụtụ ndị ọgwọ ọrịa na ndị ọrịa na ụlọ ọgwụ ebe m na arụ ọrụ. Ọrụ m bụ ilekọta ndị ọrịa anya, ịhụ na ahụ dị ha mma. Oge ụfọdụ, m na enye ha ọgwụ ịhụ na ihe na eme ha kwụsịrị. Ndị ọria na enwe aṅụrị mgbe ahụ dịrị ha mma. Ịbụ onye ọgwọ ọrịa mara mma nke ukwuu!

My name is John Okonkwo. I am a doctor at Havana hospital in Lagos. I went to school at Nnamdi Azikiwe University in Awka, Anambra State. Our hospital is beautiful. There are many doctors and patients in the hospital where I work. My job is to take care of the sick people to see that they get better. Sometimes, I give them medicine to cure their sicknesses. The patients are happy when they get better. To be a doctor is very good.

Lesson Note

Grammar Notes

NEGATION (NJỤ); Negation of Alternative Forms; NEGATION OF IMPERATIVES

NEGATION (NJỤ)
The only prominent negative suffix in Igbo is GHI, the secondary is LA.

A.
1st, 2nd, 3rd person singular – append the negative particle “ghi” to the auxillary verb “na” and then delete the hyphen.

M na-agba ọsọ ≠ M naghi agba ọsọ
(I am running) (I am not running)

Ị na aga ahia ≠ Ị naghi aga ahia
(You are going to the market) (You are not going to the market)

Ọ na ete egwu ≠ Ọ naghi ete egwu
(He is dancing) (He is not dancing)

Ọ na-achị ọchị ≠ Ọ naghi achị ọchị
(She is laughing) (She is not laughing)

B.
1st, 2nd, 3rd person plural – prefix the letter “a” to the auxillary verb “na” and then suffix the negative particle “ghi” to it. Delete the hyphen.

Anyi na-eche echiche ≠ Anyi anaghi echi echiche
(We are thinking) (We are not thinking)

Unu na-ebe akwa ≠ Unu anaghi ebe akwa
(You all are crying) (You all are not crying)

Ha na-agụ akwụkwọ ≠ Ha anaghi agụ akwụkwọ
(They are reading a book) (They are not reading a book)

Negation of Alternative Forms
1st person singular and 3rd person plural – add the negative particle “ghi” to “na” before the pronouns.

A na m eri nri ≠ A naghi m eri nri
(I am eating food) (I am not eating food)

A na m arụ ọrụ ≠ A naghi m arụ ọrụ
(I am working) (I am not working)

A na m agba ọbara ≠ A naghi m agba ọbara
(I am bleeding) (I am not bleeding)

A na ha eri nri ≠ A naghi ha eri nri
(They are eating food) (They are not eating food)

A na ha echu mmiri ≠ A naghi ha echu mmiri
(They are fetching water) (They are not fetching water)

A na ha agba egwu ≠ A naghi ha agba egwu
(They are dancing) (They are not dancing)

Important! If the subject pronouns are replaced by their antecedents, the 1st , 2nd, and 3rd person singular forms will all prefix the letter “a” to the auxillary verb “na” before attaching the negative particle “ghi” to it. They will thus follow the same rule of the 1st, 2nd and 3rd person plural.

M naghi eri nri → Obi, anaghi eri nri
(I am not eating food) (Obi is not eating)

Ị naghi ede ihe → Nneka, anaghi ede ihe
(You are not writing something.) (Nneka is not writing something.)

Ọ naghi ere ihe → Ada, anaghi ere ihe
(He is not selling something.) (Ada is not selling something.)

NEGATION OF IMPERATIVES

“la” as a negative particle is used to negate an instruction, order or advice. To negate an imperative, replace the infinitive marker “i” with either “e” or “a”, according to the vowel harmony of the verb, and append the suffix “la”.

Bia (Come!) ≠ Abiala (Do not come!)

Jee/Gaa (Go!) ≠ Ejela/Agaala (Do not go!) *Note: Eje/Aga are dialectal variants.

Taa (Chew!) ≠ Atala (Do not chew!)

hụụ (See!) ≠ Ahụla (Do not see!)

rie (Eat!) ≠ Erila (Do not eat!)

 

Lesson Exercise

    Ajụjụ
    1. Kedụ ihe John bụ?
    2. Kedụ ebe John gara ụlọ akwụkwọ?
    3. Kedụ ọrụ John na ụlọ ọgwụ ha?
    4. Kedụ ihe ọ na emere ndị ọrịa?
    5. Kedụ ihe ndị ọrịa na eme mgbe ihe na eme ha kwụsịrị?

    1. Emeka is talking in the classroom.
    2. Uche is falling asleep in the classroom.
    3. Ike is reading his book.
    4. Nneka is doing her homework.

     

    Exercise 6:

    Negate these sentences:

    1. Okoro nwere ego.
    2. O to ogologo.
    3. Ọ ga-abia echi.
    4. Adamma gbara ọsọ.
    5. Ọ na-atọ ụto nke ukwu.
    6. Ha na-eri eri.
    7. Anyi bụ ndi ojii.
    8. Ụlo unu mara mma.
    9. M hụ gi na-anya.
    10. Nne m na-abia.