UNIT 23 Ayịyọ maka enyemaka ma ọ bụ ịyọ maka oghere ime ihe na inye onye ọzọ oghere. (Asking for assistance or permission and Granting permission)

Objective
Ihe mmuta (Objectives) After working through this unit, you should be able to: 1. Ask for assistance. 2.Ask for and grant permission to do something. 3. Use imperatives properly (positive and negative)
Introduction

The Igbos are communal and hospitable in nature. These attributes make it vey common to ask for assistance, permission and granting permission to do something. People will voluntarily want to give assistance to someone who needs help or people who are in distress. There is the need to help each other to survive. If peoples schedule does not permit them to help, they will ask someone else to help. Children usually help the elderly in doing certain chores. Like fetching water from the stream for them. It is rude for a child to see an elderly doing something and not offer to help. The elderly may report such behaviour to the child’s parents. To refuse assistance is seen as contempt and not showing appreciation for an assistance provided is equally offensive and disrespectful.

Lesson Vocabulary

Lesson Vocabulary

akwụgo Finished
Aṅụrị Happiness
Biko Please
enweghị m oge I don't have time
Enyemaka / Inye aka Help
ịchọ enyemaka To need or to want to help
Ihe m ji arụ ọrụ Materials
Ihe ọ bụ What is it?
ịkụzi To teach
inye oghere ime ihe To give permission
ịyo maka oghere ime ihe To ask for permission
Maka gịnị Why
Ndo Sorry
Nkụzi Teach
ọ dị mkpa It is important
Obi dị ụtọ I am happy
Obi ọjoọ Sadness
Okwu dị mkpa Useful expression/vocabularies
sichara Finished cooking

Lesson Conversation:

Lesson Monologue

The letter below is about an Igbo student asking his instructor for permission to absent herself from class.

4 ụmụnna Street, Asata, Enugu. Aprel 7, 2009. Ezigbo onye nkuzi, Kedụ ka ị me? A ma m na ahụ di gị. Leta a bụ iji gwa gi na m gaghị abịa ụlọ akwụkwọ taa maka na ahụ adighị m. M ma na anyị nwere ọtụtụ ihe odide anyị kwesịrị ide mana m gaghị enwe ike ime ya. M na ayọ ka i nye m oghere ide ihe odide ndị a ụbọchị ọzọ mgbe ahụ di m mma. Daalụ, Ka emesịa. Ada Onyema.

?

Dialogue: Obi is so busy at home rebuilding his house and finds out that he needs more building materials. He asks his friend Chibụ to help him and run to the market to purchase these materials.

Uju: Ada kedụ? ị biaghi ụlọ akwụkwọ unyahụ? Maka gịnị? Ada : m biaghi ụlọ akwụkwọ maka ahụ adighị m. Uju : Ewooo. Ndo. M nọ na ụlọ akwụkwọ ụnyahụ mgbe onye nkuzi kuziri ihe. Ada: Eziokwu. Uju : Eeeeee. ị chọ ka m nye gị aka? Ada: biko, m chọ ka ị nye m aka. Uju : m ga enye gi aka ịkụziri gi ihe onye nkuzi kụziri ụnyahụ mgbe ị bịaghi ụlọ akwụkwọ Ada : biko, daalụ. Obi dị m ụtọ Uju : nsogbu adịghị.

?

Lesson Note

Lesson Exercise

    Activity: Can you ask permission from your instructor to turn in an assignment late?

    Activity : Can you write a dialogue between you and a friend who offered you assistance in your Igbo class when you were absent.

    Your friend did not come to class the previous day. He wants assistance on the lessons that were taught in class. Write a dialogue between you and your friend.