UNIT 5 IsI nke isii ỌNỤỌGỤGỤ (Numbers)

Objective
By the end of the lesson, learners should be: 1) Able to count the Igbo numbers. 2) Able to use the numbers in sentence formation. 3) Able to use the numbers in solving mathematical equations.
Introduction

Igbo numbers play a significant role in Igbo language. One basically cannot speak the language without encountering these numbers in one way or the other. These numbers can be cardinal or ordinal. Since Igbo is a dialectical language, so are th numbers.In this unit, we will take a look at the numbers and their dialectical counterparts, fractions, percentages and frequency. Naira (N) is the official Nigerian currency. Kobo is the coins.

Lesson Vocabulary

Lesson Vocabulary

beghi Never
Gbakọọ Calculate
Gụọ ọgụ Count
ịgụ ọgụ Tom count
Ka Greater than
Kaghị Less than
Karịrị More than
Kita Now
Mgbakọ Addition
Mgbe nile Always / every time
mkpụrụokwu dị mkpa Useful expressions
Mmaji Multiply
Nile/kwa Every
Nkewa Division
Nwepu Subtrate
Obere Little/few/small
Oge nile Every time
Ọkara Half
Ole How much/ how many
Otu ogbe Full or rounded number
Ọtụtụ Many / Plenty
ụbọchị nile or kwa ụbọchị Everyday
Ụfọdụ Some
Ugboro Frequency
Ugboro ole How many times
Ugboro ugboro Repeatedly
Ugbu a Now

Lesson Conversation:

Ada Obi, kedụ? Obi Hello?
Obi ọ dị mma. It is fine
Ada ị na agụ akwụkwọ? Are you reading a book?
Obi Eee, m na - agụ akwụkwọ yes i am reading a book
Ada Akwụkwọ ole ka ị na - agụ? How many books are you reading?
Obi M na - agụ akwụkwọ atọ. I am reading three books
Ada ị na - agụ akwụkwọ mgbe nile.? Do you read every time?
Obi mba No
Ada Ugboro ole ka ị na - agụ akwụkwọ? How many times do you read a book?
Obi M na - agụ akwụkwọ otu ugboro, ugboro abụọ, ugboro atọ na ụbọchị I read a book one time, two times, three times in a day
Ada Akwụkwọ ole ka ị nwe na ụlọ gị? How many books do you have in your house?
Obi M nwe ọtụtụ akwụkwọ. M nwe iri abụọ na ise. I have a lot of books. I have twenty-five
Ada ị nwe akwụkwọ karirị nke m. You have more books than me
Obi Daalụ. Thanks
Ada Ka emesia Bye
Obi na Ada | Obi and Ada Obi na Ada na akpa nkata maka ugboro ole ha na agụ akwụkwọ na ụbọchị. and Ada are having a conversation about how many times each of them reads a day.)

Lesson Monologue

Lesson Note

Cultural Notes

Sometimes, you may hear a different dialectical version of the numbers. Here are the dialectical numbers from 1 to 20.

ofu – 1 iri na ofu – 11
ibụọ – 2 iri na ibụọ – 12
ịtọ – 3 iri na ịtọ – 13
ịnọ – 4 iri na ịnọ – 14
ise – 5 iri na ise – 15
isii – 6 iri na isii – 16
ịsaa – 7 iri na ịsaa – 17
ịsatọ – 8 iri na ịsatọ – 18
itenani – 9 iri na itenani – 19
iri – 10 iri ịbụọ – 20

The only difference between the two dialects above stems from the first letters in numbers 1 to 10. (e.g. 2= abụọ ịbụọ)

 

Grammar Notes

Possessive Pronouns

Personal
Verb + Subj. Pron. + Noun + Number
E nwere m akwụkwọ iri ise. (I have 50 books.)
Ha nwe akwa atọ. (They have 3 clothes.)
Ọ nwe akpa iri na ise. (He has 15 bags.)
ị nwe akpụkpụ ụkwụ atọ. (You have 3 shoes.)
Anyi nwe okpu anọ. (We have 4 hats.)

Personal
Subj. Pron. + Verb + Noun + Number
M nwe akwụkwọ iri ise. (I have 50 books.)

Note the irregular construction.

 

Possessive Pronouns continue. All the personal pronouncs whether singular or plural, 1st person to 3rd person, can be used to show possession of an item

[nke m (mine), nke gị (yours), nke ya (his/hers), nke anyi (ours), nke unu (yours), nke ha(theirs)]
1. Azụtara m akwụkwọ nke m na Bọstịn. (I bought my book at Boston.)
2. ị zutara akwụkwọ nke gị na Abuja. (You bought your book in Abuja.)
3 Ọ zụtara akwụkwọ nke ya na Owerri. (He bought his book in Owerri.)
4. Anyị zụtara akwụkwọ nke anyị na Benin. (We bought our books in Benin.)
5. Unu zụtara akwụkwọ nke unu na Kano. (You all bought your books in Kano.)
6. Ha zụtara akwụkwọ nke ha na Lagos. (They bought their books in Lagos.)

Also: “nke” can be omitted as in the following examples –

Akpa (bag) + m =  Akpa m (My bag),
Iko (cup) + gi =  Iko gi (Your cup),
Enyo (mirror) + ya =  Enyo ya (His/Her mirror),
Ncha (soap) + anyi =  Ncha anyi (Our soap),
Ude (lotion) + unu =  Ude unu (Your lotion),
Ite (pot) + ha =  Ite ha (Their pot),

Caution! Never use the pronouns i, ị, o, ọ in the possessive mode.

 

Inwe (verb “to have”) Ole ( “How many”)

A. Akwụkwọ ole ka ị nwe? (How many books do you have?)
M nwe … (I have …) OR E nwe m (alternative) … (I have… )

Akpa ole ka unu nwe? (How many bags do you have?)
Anyi nwe … (We have…)

Ulọ ole ka ha nwe? (How many houses do they have?)
Ha nwe ụlọ… (They have …houses) or E nwe ha…. (They have…)

B. Oche ole ka ị nwe? (How many chairs do you have?)
M nwe oche atọ. (I have three chairs.)

i nwe akwụkwọ anọ? (Do you have four books?)
Mba, e nweghi m akwụkwọ anọ. (“No, I don’t have four books;” negative)
ma ọbụ (or) M nweghi akwụkwọ anọ. (“I don’t have 4 books;” negative)
M nwe ọtụ akwụkwọ. (I have one book; affirmation)

Important! The noun comes before the number except for the number one. E.g.
akwụkwọ anọ (four books)
otu akwụkwọ (one book)

Question: Ole ka i nwe? (How many do you have?)

Response: M nwe otu oche. (I have one chair.)

 

Ordinal numbers are used to indicate the position of something

First - mbu or izizi,
Second - abụọ,
Third - atọ,
Fourth - anọ,
Fifth - ise,
Sixth - isii,
Seventh - asaa,
Eighth - asatọ,
Nineth - itolu,
Tenth - iri,
Last - ịkpeazụ,

Note: The Igbo ordinal and cardinal numbers differ only in number one and first. The other numbers stay the same. The word “nke” is used before the ordinal number to stress the distinction and the position.
E.g.
Otu akwụkwọ - one book
akwụkwọ nke mbu – first book

Note: For number one (cardinal), the number is placed before the noun. For the rest of the numbers, the noun is place before the number. .
Example - Otu akwụkwọ
Akwụkwọ abụọ
The last person = onye ikpeazụ.
The last book = akwụkwọ ikpeazụ.

 

Student Notes

Also: “nke” can be omitted as in the following examples

Also: “nke” can be omitted as in the following examples –

Akpa (bag) + m  Akpa m (My bag)
Iko (cup) + gi  Iko gi (Your cup)
Enyo (mirror) + ya  Enyo ya (His/Her mirror)
Ncha (soap) + anyi  Ncha anyi (Our soap)
Ude (lotion) + unu  Ude unu (Your lotion)
Ite (pot) + ha  Ite ha (Their pot)

Caution! Never use the pronouns i, ị, o, ọ in the possessive mode

 

Lesson Exercise

    Write these numbers in words.

    1. 102 ______________________________________

    2. 400 ______________________________________

    3. 500 ______________________________________

    4. 390 ______________________________________

    5. 635 ______________________________________

    6. 716 ______________________________________

    7. 726 ______________________________________

    8. 819 ______________________________________

    9 825 ______________________________________

    10. 890 ______________________________________

    11. 999 ______________________________________

    12. 1,000_____________________________________

    13. 1,005______________________________________

    14. 1,252______________________________________

    15. 10,000______________________________________

    16. 12,152______________________________________

    17. 1,000,000______________________________________

    18. 1,000,009______________________________________

    19. 80,000,000______________________________________

    20. 999,999,351______________________________________

     

    Write in figures.

    1. Nari ise na otu.

    2. Nari anọ na itolu

    3. Nari isii na abụọ

    4. Nari asaa na iri na atọ

    5. Nari itolu na iri itolu na itolu

    6. Otu puku na iri abụọ

    7. Otu nde na puku asatọ na nari ise na iri ise

    8. Nde iri itolu

    9. Otu ijeri na iri asatọ na asaa

    10. Otu ijeri na nde iri abụọ na ise na puku anọ na nari asatọ na asatọ

     

    Say these numbers in Igbo

    1. 6

    2. 10

    3. 99

    4. 102

    5. 825

    6. 1,252

    7. 10,000

    8. 12,152

    9. 1,000,000

    10. 8,000,000

    Translate these sentences in Igbo :

    1. They have twenty-two houses.

    2. Ada has one father and one mother.

    3. They gave them fifty-five books.

    4. He has one hundred and seventy-five chairs.

    5. His mother has seven children but his sister has four children.

    6. They saw one thousand people there.

    7. Sixty-six animals went into the house.

    8. That child was counting, one-two-three.

    9. Nine thousand, nine hundred and ninety-nine people came today.

    10. Bring forty-four clothes.

    Choose the correct answer.

    1. Ọnụogụgụ 814 pụtara:

    Puku asatọ na iri na anọ

    Nde asatọ na iri na anọ

    Nari asatọ na iri na anọ

    Ijeri asatọ na iri na anọ

     

    2. 16, 563 pụtara:

    Nde iri na isii, narị ise na iri isii na atọ

    Ijeri iri na isii, narị ise na iri isii na atọ

    Nari iri na isii, puku ise na iri isii na ato.

    Puku iri na isii, nari ise na iri isii na atọ

     

    3. 35,001 putara:

    Nari puku iri atọ na puku ise na atọ

    Puku iri atọ na ise na otu

    Puku nde iri atọ na ise na otu

    Nde puku iri atọ na ise na otu

     

    4. 70,000,000 putara:

    Nde iri asaa na nde asaa

    Puku iri asaa na puku asaa na asaa

    Ijeri iri asaa

    Nari iri asaa na nari asaa

     

    5. Puku iri asatọ putara:

    801,000

    810,000

    80,000

    811,000

    888,000

     

    6. Nde isii, nari puku isii na puku iri isii na nari abụọ na otu putara:

    6,666,201

    6,660,201

    6,664,201

    66,640,201

    666,201

     

    7. N100,000 putara:

    Nari naira

    Nari puku naira

    Puku naira

    Otu nde naira

    Ọgụ iri

     

    8. N7,777 putara:

    Puku asaa na asaa

    Puku asaa na iri asaa

    Nari asaa na asaa

    Puku asaa, nari asaa na iri asaa na asaa

    Puku naira asaa na nari naira asaa na asaa

     

    9. Nari puku naira asatọ na otu naira putara:

    N800,100

    N800,101

    N801,000

    N800,001

    N811,000

     

    10. Nde naira na naira iri asaa putara:

    N1,000,070

    N1,000,700

    N1,000,701

    N1,000,007

    N1,000,777

    Translate the following sentences:

    1. I have three shoes.

    2. Do yo have four clothes?

    3. Amara gave him ten plates.

    4. How many jackets do you have?

    5. He put five shoes in the box.

    6. How many cups does she have?

    7. She has twenty-five cups.

    8. I gave his mother thirty-one books.

    9. My hat is on the stove.

    10. The spoon is mine.

     

    Give a response to the following questions:

    1. Akpa ole ka i nwe?

    2. Akpụkpọ ụkwụ ole ka i nwe?

    3. Ite ole ka i nwe?

    4. Ụlọ, ọ bụ nke ha?

    5. Ngaji, ọ bụ nke ha?

    DRILL

    1. Akwa ole ka i nwe?

    2. Akpa ole ka i nwe?

    3. Akpukpọ ụkwụ ole ka i nwe?

    4. Enyo ole ka i nwe?

    5. Ngaji ole ka i nwe?