Unit 6 ISI NKE ANỌ THE CLASSROOM

Objective
ISI NKE ANỌ THE CLASSROOM
Introduction

ISI NKE ANỌ | THE CLASSROOM

Lesson Vocabulary

Lesson Vocabulary

Bọdụ nde ihe Blackboard
Ajụjụ Question
Akpa akwụkwọ Bookbag
Akwụkwọ Paper/ books
Akwụkwọ odide ihe Notebook
Azịza Answer
Biko Please
Elekere Clock
Gụọ Read
ị ghọta Do you understand
I nwe ajụjụ Do you have a question
Iju ajuju To ask a question
Iza ajuju To answer a question
M ghọta I understand
M ghọtaghị I don't understand
M nwe ajụjụ I nhave a question
M nweghi ajụjụ I don't have a question
Mechie Close
Meghe Open
mụọ Study
Ndị nkụzi Teachers
Nficha Eraser
Nwa akwụkwọ Student
Okwu ndị ọzọ gbasara ime ụlọ akwụkwọ Other Classroom Related Words
Onye nkuzi Teacher
ọrụ ụlọ Homework
Rula Ruler
Safee mpempe akwụkwọ Turn the page
Ule Examination
ụmụ akwụkwọ Student
Uri ọcha e ji ede ihe Chalk
ụzọ Door
Windo Window

Lesson Conversation:

Mr. Achebe Ụtụtụ ọma, Clara? Good morning, Clara?
Clara kedụ, Mazi Achebe! Kedụ ka ị dị?) Hello, Mr. Achebe! How are you?
Mr. Achebe M di mma, dị nkwadebe ịkụzi ihe I am well, and ready to teach!
Mr. Achebe M di mma, dị nkwadebe ịkụzi ihe I am well, and ready to teach!
Clara Mmm! M di nkwadebe ịmụ Igbo. Enyi m nwoke bụ onye Naijiria Well! I am ready to learn Igbo. My boyfriend is Nigerian
Mr Achebe Eziokwu! Ọ di mma, nwere oche Really! That’s good! Have a seat
Clara M nwe ike ịjụ gị ajụjụ Can I ask you a question?
Mr Achebe EEE!, I nwe ike Yes, you may!
Clara Na aka gị, ọ bụ mkpịsị ode penụ ka ọ bụ mkpịsị ode pensụl In your hand, is it a pen or a pencil?
Mr Achebe Ọ bụ mkpịsị ode penụ. ị nwe penụ na akwụkwọ odide ihe gị It is a pen. Do you have your pens, and a notebook.
Clara EEE!, M nwe! Na akpa m, m nwe mkpịsị ode penụ na mkpịsị ode pensụl na akwụkwọ odide ihe.) Yes, I do! In my bag, I have pens, pencils, and notebooks
Mr Achebe Ọ dị mma! M hụ na ị dị nkwadebe. Very good! I see that you are ready
Clara Mazị Achebe, elekere, ọ na arụ ọrụ?) Mr. Achebe, is the clock working?
Mr. Achebe EEE! Elekere na arụ ọrụ. ị biara na oge obere.) Yes, the clock is working. You are a little bit early for class.

Lesson Monologue

Usage

I am Nigerian and I speak Igbo. I have a Nigerian Passprt. ( M bụ / A bụ m onye Naijiria, m na -asụ Igbo) (M nwe / E nwe m Naijiria Paspọt.) Where are they? What do they have? (Kedụ ebe ha nọ?) (Kedụ ihe ha nwe?) They are in the classroom. They have books and notebooks (Ha nọ na Klasị) (Ha nwe akwụkwọ na akwụkwọ odide ihe)

?

Please Note the Question and Answer Model

Is it morning or afternoon? No, it is morning. (Ọ bụ ụtụtụ ka ọ bụ ehihie? Mba, ọ bụ ụtụtụ) Is Mr. Achebe, a student? No, Mr Achebe is a teacher. (Mazị Achebe, ọ bụ nwa akwụkwọ? Mba, Mazị Achebe bụ onye nkuzi) Is Clara Nigerian? No, Clara is not Nigerian. Her boyfriend is. (Clara, ọ bụ onye Naijiria Mba, Clara abụghi onye Naijiria. Enyi ya nwoke bụ) Are they at a hospital? No, they are at a school. (Ha a nọ na ụlọ ọgwụ Mba, ha nọ na ụlọ akwụkwọ)

?

Lesson Note

Grammar Notes

TO BE |TO Have

1. TO BE = TO Have = 1. I am = M bụ / A bụ m 1. I have = M nwe / E nwe m 2. you are = ị bụ 2. you have = I nwe 3. he/she/it is = Ọ bụ 3. he/she/it = O nwe 4. We are = Anyị bụ 4. we have. = Anyị nwe 5.You all are = Unu bụ 5. you all have = Unu nwe 6. They are = Ha bụ 6. They have = Ha nwe

TO BE | TO Have

1. TO BE = TO Have =
1. I am = M bụ / A bụ m 1. I have = M nwe / E nwe m
2. you are = ị bụ 2. you have = I nwe
3. he/she/it is = Ọ bụ 3. he/she/it = O nwe
4. We are = Anyị bụ 4. we have. = Anyị nwe
5.You all are = Unu bụ 5. you all have = Unu nwe
6. They are = Ha bụ 6. They have = Ha nwe

Lesson Exercise

    On Your Own:

    Translate these sentences to Igbo.

    1. The classroom door is open.__________________________________________________________

    2. The students are in the classroom. ______________________________________________________

    3. the students’ books are open.___________________________________________________________

    4. My teacher is from Toronto.____________________________________________________________

    5. I do not have a pencil. ________________________________________________________________

    6. I have to erase the blackboard. __________________________________________________________

    7. The teacher is standing in front of the desk. ________________________________________________

    8. The clock is working._________________________________________________________________

    9. I have chalks on my hand. _____________________________________________________________

    10. Clara has books, notebooks, pens and papers in her book-bag. __________________________________ ___________________________________________________________________________________